Septemba 18-24
ESTA 6-8
Abụ nke 115 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Anyị Mụtara Gbasara Otú Anyị Ga-esi Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Esta 7:4—Olee otú o si bụrụ na ịla ndị Juu n’iyi ‘ga-emebiri eze ihe’? (w06 3/1 11 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Esta 8:9-17 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Okwu: (Nkeji 5) w22.01 10-11 ¶8-10—Isiokwu: Na-akụzi Ihe Nke Ọma Ka Jems—Mee Ka Ozi Ọma Gị Dị Mfe Nghọta. (th ihe ọmụmụ nke 17)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Tụkwasị Jehova Obi Mgbe A Na-achọ Gị Okwu”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 58
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 124 na Ekpere