AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ihe Anyị Mụtara Gbasara Otú Anyị Ga-esi Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu
Esta cheere ruo oge kwesịrị ekwesị tupu ya ekwuo okwu (Esta 7:2; ia 140 ¶15-16)
O ji akọ na nkwanye ùgwù kwuo okwu (Esta 7:3; ia 140 ¶17)
O zoghị ọnụ, o kwukwara eziokwu (Esta 7:4; ia 141 ¶18-19)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m nwere ike isi na-eme ka Esta mgbe m na-agwa ndị ezinụlọ m okwu?’