Septemba 25–Ọktoba 1
ESTA 9-10
Abụ nke 102 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“O Ji Ikike O Nwere Nyere Ndị Ọzọ Aka”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Esta 9:15, 16—Gịnị mere ndị Juu akwakọrọghị ngwongwo ndị iro ha? (w06 3/1 11 ¶4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Esta 9:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 11)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gosikwa ya otú anyị na ndị mmadụ si eji ya amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 13)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 12 okwu mmalite Mụtakwuo Ihe na nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ndị Ọzụzụ Atụrụ Ndị Na-arụ Ọrụ Na-abara Ndị Jehova Uru”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 59 nọmba nke 1-5
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 55 na Ekpere