Septemba 4-10
ESTA 1-2
Abụ nke 137 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gbalịa Dịrị Umeala n’Obi Ka Esta”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Esta 2:5—Olee ihe gosiri na ihe Baịbụl kọrọ banyere Mọdekaị bụ eziokwu? (w22.11 31 ¶3-6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Esta 1:13-22 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Alaeze—Mat. 6:9, 10. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Okwu: (Nkeji 5) w20.11 12-14 ¶3-7—Isiokwu: Jizọs na Ndị Mmụọ Ozi Na-enyere Anyị Aka. (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru—Otú Mmadụ Dị: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru—Otú Mmadụ Dị. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee ihe mere o ji esiri anyị ike ịnabata otú anyị dị?
Olee otú ihe e kwuru na 1 Pita 3:3, 4 ga-esi nyere anyị aka ịna-ele onwe anyị anya otú kwesịrị ekwesị?
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Septemba.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 56 na ihe nke 6 na nke 7 e dere ná ngwụcha akwụkwọ a
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 101 na Ekpere