Ọktoba 14-20
ABỤ ỌMA 96-99
Abụ nke 66 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. “Na-ekwusanụ Ozi Ọma”
(Nkeji 10)
Na-ezi ndị ọzọ ozi ọma (Ọma 96:2; w11 3/1 6 ¶1-2)
Na-ezikwa ha ozi ọma gbasara Ụbọchị Ikpe (Ọma 96:12, 13; w12 9/1 16 ¶1)
Mee ka ha mata na Jehova bu n’obi ime ka ụmụ mmadụ ndị na-eto aha ya jupụta ụwa (Ọma 99:1-3; w12 9/15 12 ¶18-19)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 96:1—Gịnị ka okwu bụ́ “abụ ọhụrụ” pụtara n’ọtụtụ ebe ọ gbara na Baịbụl? (it-2 994)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 98:1–99:9 (th ihe ọmụmụ nke 11)
4. Kpebisie Ike Inyere Ha Aka—Ihe Jizọs Mere
(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 10 nọmba nke 1-2.
5. Kpebisie Ike Inyere Ha Aka—Na-eme Ka Jizọs
(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 10 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”
Abụ nke 9
6. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 15 ¶18-23