Septemba 30–Ọktoba 6
ABỤ ỌMA 90-91
Abụ nke 140 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Ị Chọọ Ịdị Ogologo Ndụ, Tụkwasị Jehova Obi
(Nkeji 10)
Ebe anyị bụ ụmụ mmadụ, anyị enweghị ike ịgbatị afọ ndụ anyị ka ọ dịkwuo ezigbo ogologo (Ọma 90:10; wp19.3 5 ¶2-4)
Jehova na-adị ndụ “ruo mgbe ebighị ebi” (Ọma 90:2; wp19.1 5, igbe)
Ọ ga-enyeli ndị niile tụkwasịrị ya obi ndụ ebighị ebi, ọ ga-emekwa ya (Ọma 21:4; 91:16)
Emela ihe ga-eme ka gị na Jehova gharazie ịdị ná mma, dị ka ikwe ka e si n’ụzọ ọ na-akwadoghị gwọọ gị ọrịa.—w22.06 18 ¶16-17.
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 91:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Malite mkparịta ụka gị na onye ahụ n’ekwughị ihe dị na Baịbụl, gbaakwa mbọ chọpụta ihe na-amasị ya ma ọ bụ ihe na-echegbu ya ka ị mata ihe Baịbụl kwuru ga-abara ya uru. (lmd isi nke 1 nọmba nke 3)
5. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. (lmd isi nke 1 nọmba nke 4)
6. Okwu
(Nkeji 5) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 5—Isiokwu: Ị Ga-adịli Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa. (th ihe ọmụmụ nke 14)
Abụ nke 158
7. Jiri Ndidi Chineke Na-enwe Kpọrọ Ihe—Otú Jehova Si Ele Oge Anya
(Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:
-
Ọ bụrụ na anyị ana-echebara otú Jehova si ele oge anya echiche, olee otú ọ ga-esi nyere anyị aka iji ndidi na-echere mgbe nkwa ndị Jehova kwere ga-emezu?
8. Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Septemba
(Nkeji 10) Kpọnye VIDIO.
9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 15 ¶8-14