Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Septemba 9-15

ABỤ ỌMA 82-84

Septemba 9-15

Abụ nke 80 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe otu n’ime ụmụ Kora na-ele akwụ́ elekentịọba nke dị n’ogige ebe ịchụàjà, ya adị ya ka ọ bụrụ yanwa bi n’ogige ụlọ nsọ ahụ

1. Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ọrụ Ndị Ị Na-arụrụ Jehova

(Nkeji 10)

Anyị ji ọrụ ndị anyị na-arụrụ Jehova kpọrọ ihe (Ọma 84:1-3; wp16.6 8 ¶2-3)

Jiri obi ụtọ na-arụ ọrụ ndị e nyere gị kama ilekwasị anya ná ndị nke ị gaara achọ ka e nye gị (Ọma 84:10; w08 7/15 30 ¶3-4)

Jehova na-emere ndị niile ji obi ha niile na-efe ya ihe ọma (Ọma 84:11; w20.01 17 ¶12)

Ọrụ ọ bụla e nyere gị nwere ngọzi ya na ya so. Ma, e nwekwara ihe ndị ga-esiri gị ike na ya. Ọ bụrụ na i lekwasị anya ná ngọzi ị na-enweta n’ọrụ ọ bụla e nyere gị, ị ga na-enwe obi ụtọ.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 82:3​—Olee otú igosi “nwa na-enweghị nna” ịhụnanya n’ọgbakọ dịruru ná mkpa? (it-1 816)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Na-enwe Ọmịiko​—Ihe Jizọs Mere

(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 9 nọmba nke 1-2.

5. Na-enwe Ọmịiko​—Na-eme Ka Jizọs

(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 9 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 57

6. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 130 na Ekpere