Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
February 8, 2000
Ezinụlọ Ndị Na-enweghị Nna—Ịkwụsị Nsogbu Ahụ
A na-azụlite ọnụ ọgụgụ na-aba ụba nke ụmụaka n’enweghị nna. Gịnị na-akpata ọnọdụ a na-akpaghasị ihe? Olee otú a pụrụ isi nyere ezinụlọ aka ịghara ịgbasa?
3 Ezinụlọ Ndị Na-enweghị Nna—Ihe E Ji Mara Oge A
4 Ndị Nna—Ihe Mere Ha Ji Agbahapụ Ụmụ Ha
8 Ezinụlọ Ndị Na-enweghị Nna—Ịkwụsị Nsogbu Ahụ
15 Ị̀ Maara?
18 Ọnwụ Ojii—Ihe Otiti Tiri Europe Mgbe Ọ Na-emepechabeghị Anya
22 Iji Ubube Eme Ihe—Ị̀ Na-eme Nnyocha Ndị A Iji Zere Mmerụ Ahụ?
25 Olileanya Kwagidere M Ịnagide Ule Dị Iche Iche
29 Ikiri Ụwa
31 Mgbanwe ná Ndị Na-anwụ n’Agha
32 ‘O Nyeere M Aka Inyocha Ndụ M’
Kwa ụbọchị, ndị ikom nọ n’ụwa nile na-akpụ ajị ihu ha. Gịnị bụ eziokwu banyere ịkpụ afụ ọnụ? Oleekwa otú ị pụrụ isi kpụruo afụ ọnụ gị ala?
Ịgha Ụgha—Ọ̀ Dị Mgbe Ọ Pụrụ Ịbụ Ihe Ziri Ezi? 16
Ọtụtụ ndị na-eche na ọ dịghị ihe ọjọọ dị n’ịgha ụgha ndị e weere na ha abụghị maka imegide mmadụ. Ma Bible ọ̀ kwadoro echiche a ọtụtụ ndị nwere?