Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

September 8, 2000

Ị̀ Na-ahụ Ụzọ Karịa Anya Gị?

E nwere ọtụtụ ihe ndị na-aharughị otú anya nkịtị anyị pụrụ ịhụ ha. Gịnị ka a chọpụtara site n’ileru ihe mmadụ na-apụghị iji anya nkịtị hụ anya? Olee otú ọ pụrụ isi metụta ndụ gị?

3 Ihe Enyemaka Iji Kwụsị Ime Isi Ike

4 Ị̀ Na-ahụ Ụzọ Karịa Anya Gị?

12 Mgbalị Ndị M Mere Iji Mee Nhọrọ Ndị Amamihe Dị na Ha

16 Site n’Ugwu Mgbawa Dị Egwu Gaa n’Àgwàetiti Dị Jụụ

19 Ịwa Ahụ n’Ejighị Ọbara—Otu nke Gara nke Ọma

20 Mgbalị Loida Mere Ikwu Okwu

23 Ala Ọma Jijiji!

26 Echiche nke Bible

Ntụgharị Uche nke Bara Uru

28 “Ihe Kasị Ihe Nile Bi n’Oké Ọhịa Maa Mma”

30 Ikiri Ụwa

32 Mmeso Ọjọọ nke Mmadụ—Ọ̀ Dị Mgbe Ọ Ga-akwụsị?

Nleta E Mere ‘n’Obodo Kasị Ochie na Russia’ 6

Novgorod anọfeela afọ 1,100. Leba anya n’ebe e kwuru na ọ bụ obodo kasị ochie na Russia.

Olee Otú M Pụrụ Isi Guzogide Iyi Egwu Mmekọahụ? 9

Olee otú onye ntorobịa bụ́ onye Kraịst pụrụ isi guzogide àgwà ọjọọ a? Ọ̀ dị ụzọ ọ bụla a pụrụ isi gbochie ya?

[Foto dị na peeji nke 2]

Ndị ọkà mmụta sayensị na-enyocha ụmụ irighiri ihe na-aharughị ka atọm