Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
July 8, 2001
Iji Ọgwụ Ọjọọ Eme Ihe—Ngwọta Ya Dị!
Olee ọgwụ ndị bụ́ ọgwụ ọjọọ n’ezie? Olee ihe mere ha ji eri ndị mmadụ ahụ? È nwere ihe ngwọta na-adịgide adịgide nye nsogbu ahụ?
3 Ọgwụ Ọjọọ—Olee Ndị Na-eji Ha Eme Ihe?
6 Ọgwụ Ọjọọ—Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Eji Ha Eme Ihe?
9 Iji Ọgwụ Ọjọọ Eme Ihe—Ngwọta Ya Dị!
18 Olee Ebe Mmiri Ahụ Nile Gara?
29 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .
32 Enyemaka Mgbe Onye A Hụrụ N’anya Nwụrụ
Ibuli Udo Elu Kama Ibuli Agha Elu 12
Gụọ banyere ihe mere otu ọkà n’ise ihe ji gbahapụ otu ọrụ na-aga nke ọma.
Ọ̀ Dị Njọ Iru Újú?