Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
September 8, 2001
Enyemaka Maka Ndị Nọ n’Afọ Iri na Ụma Dara Mbà n’Obi
Ndị nọ n’oge uto yikarịrị ka hà na-enwe ịda mbà n’obi karịa mgbe ọ bụla ọzọ. N’ihi gịnị ka ha ji bụrụ ndị ọ pụrụ imetụta. Olee otú a pụrụ isi nyere ha aka?
8 Ime Ka A Mata Ihe Ndị Na-akpata Ya
19 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .
Olee Otú M Pụrụ Isi Mee Ka Ọgụgụ Bible Na-atọ Ụtọ Karị?
24 Ndị Mụrụ Ya Gbahapụrụ Ya—Chineke Hụrụ Ya n’Anya
28 Ikiri Ụwa
30 Ọrụ Dị Oké Mkpa nke Ndị Bụ́ Nna
31 Nwatakịrị Nwanyị nke Nwere Olileanya Na-egbukepụ Egbukepụ
32 Bịa, Nụrụ Okwu Ihu Ọha n’Efu
“Olee Ndị Na-ezi Mba Dị Iche Iche Eziokwu Ahụ?”
Àgwà Na-agbanwe Agbanwe n’Ebe Ime Agadi Dị 15
Echiche a na-enwekarị banyere ndị agadi na-agbanwe. Gịnị ka ndị agadi pụrụ ime iji nọgide na-adị gara gara ma na-anụ ụtọ ndụ?
Chineke Ọ̀ Nabatara Ahịa Ohu? 22
Ịgba ohu akpataworo ọtụtụ nde mmadụ oké nhụjuanya. Chineke ọ̀ na-akwado nrigbu dị otú ahụ a na-erigbu ndị mmadụ?