Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
December 8, 2001
Olileanya Dịịrị Ndị Na-arịa Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo
Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo na-emetụta ọtụtụ nde mmadụ—ma okenye ma nwata. Gịnị na-akpata ọrịa a na-akwarụ mmadụ? N’ihi gịnị ka ndị na-arịa ya pụrụ iji lepụ anya inwere onwe ha n’ikpeazụ?
3 Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo—Ọrịa Na-akpata Nkwarụ
5 Ịghọta Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo
9 Olileanya Dịịrị Ndị Na-arịa Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo
13 Ị̀ Maara?
22 Gịnị Mere Ị Ga-eji Na-agụrụ Ụmụ Gị Ihe n’Olu Dara Ụda?
25 Aha Chineke Akpalie Arụmụka
26 Katidral—Ihe Ncheta nke Chineke Ka Ọ Bụ Mmadụ?
30 Ikiri Ụwa
32 Ndepụta Ntụaka Isiokwu Dị Iche Iche Maka Mpịakọta Nke 82 Nke Teta!
Akụkọ Okwukwe Sitere n’Ụlọ Mkpọrọ Mere Ihe Akụkọ 14
Ọ dịwo anya Ndịàmà Jehova kụziwere Bible n’ụlọ mkpọrọ a nwere oké ihe nchebe. Gịnị ka ọ rụpụtaworo?
Olee Otú M Kwesịrị Isi Mesoo Ndị Iwe Ji? 19
Mata ihe ị pụrụ ime iji zere ịbụ onye e ji iwe mesoo.