Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

February 8, 2003

Ụmụaka Ịgba Akwụna—Ihe Na-eme Eme nke Dị Mwute

E nwere ọtụtụ nde ụmụaka na-agba akwụna gburugburu ụwa. Olee mgbe ọnọdụ a jọgburu onwe ya ga-akwụsị?

3 “Mpụ Obi Ọjọọ”

5 N’ihi Gịnị Ka O Ji Bụrụ Nsogbu Na-arịwanye Elu?

8 Irigbu Ụmụaka Ga-akwụsị n’Oge Na-adịghị Anya!

11 Ị̀ Maara?

14 Nweta Ihe Ọmụma Ziri ezi

15 Ọ̀ Dị Onye Na-ele Gị?

17 Ọnọdụ Ndị Na-emegide Ibe Ha n’Ihe Banyere Ihe Ndị Dịịrị Nanị Onwe Onye

21 Echiche Ziri Ezi Banyere Ihe Ndị Dịịrị Nanị Onwe Onye

28 Ikiri Ụwa

30 Ọ Dị Mkpa Ka Ị Na-ehi Ụra nke Ọma!

31 Ike nke Mmụmụ Ọnụ Ọchị

32 Ọ Bụ Ikuku Butere Ya

Ọ̀ Dị Mmehie Na-enweghị Mgbaghara? 12

Bible ò kwuru okwu banyere mmehie nke Chineke na-adịghị agbaghara?

Gịnị Dị Njọ n’Ịghọ Aghụghọ n’Ule? 25

Ọtụtụ ndị na-eto eto na-aghọ aghụghọ ule n’ụlọ akwụkwọ. N’ihi gịnị ka ha ji eme ya? N’ihi gịnịkwa ka i kwesịrị iji zere ya?

[Ebe E Si Nweta Foto Ndi Dị na peeji 2]

IHU AKWỤKWỌ: © Jan Banning/Panos Pictures, 1997

© Shehzad Noorani/Panos Pictures