Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ụmụ Mmadụ Hà Ga-ebibi Ụwa Anyị Mara Mma?

Ụmụ Mmadụ Hà Ga-ebibi Ụwa Anyị Mara Mma?

Ụmụ Mmadụ Hà Ga-ebibi Ụwa Anyị Mara Mma?

Chineke ọ̀ ga-ekwe ka nke ahụ mee? Ị pụrụ ịmụta banyere nzube dị ebube nke Chineke maka ụwa site n’ịgụ broshuọ ahụ dị peeji 32 bụ́ nke foto ya dị n’okpuru ebe a. Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị inweta otu, biko kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè unu. Ọ bụrụ na ị ga-enwe mmasị ka mmadụ kpọtụrụ gị, biko dejupụta akụkụ a pụrụ ịdọkapụta adọkapụta dị na peeji a ma zite ya n’adres e dere na ya ma ọ bụ n’adres kwesịrị ekwesị e depụtara na peeji nke 5 na magazin a.

□ Biko kpọtụrụnụ m iji duziere m ọmụmụ Bible ebe obibi n’efu.