Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
August 08, 2003
Ihe Ndị Na-akpali Agụụ Mmekọahụ—Hà Na-emerụ Ahụ́ Ka Ọ̀ Bụ na Ha Adịghị Emerụ Ahụ́?
Ụfọdụ ndị na-akatọ ihe ndị na-akpali agụụ mmekọahụ dị ka ihe ndị na-emerụ ahụ́. Ndị ọzọ na-akwado ya dị ka ihe e ji amata ọha mmadụ nweere onwe ya, nke nwere ọnọdụ mmetụta uche dị otú o kwesịrị. N’ihi gịnị ka ihe ndị na-akpali agụụ mmekọahụ ji jupụta ebe nile? Ọ̀ na-emerụ ahụ́ n’ezie?
3 Ihe Ndị Na-akpali Agụụ Mmekọahụ—Echiche Ndị Na-emegide Ibe Ha
4 N’ihi Gịnị Ka Ihe Ndị Na-akpali Agụụ Mmekọahụ Ji Jupụta Ebe Nile?
6 Ihe Ọjọọ Ikiri Ihe Ndị Na-akpali Agụụ Mmekọahụ Na-akpata
11 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .
N’ihi Gịnị Ka M Ji Eche na Aghaghị M Izu Okè?
21 Ị̀ Maara?
22 Ihe Ọ Na-adịghị Oké Mmiri Ozuzo Pụrụ Ịsachapụ Ya
28 Ikiri Ụwa
30 “Ịgbà nke Na-ada Ọtụtụ Ụda”
32 Akwụkwọ Ozi Sitere n’Aka Onye Mmadụ Hụrụ n’Anya
Ịkpọasị agbụrụ akpatawo agha ndị a kwafuru ọbara na ha, ọbụna n’afọ ndị na-adịbeghị anya. Ọ̀ dị ụzọ ọ bụla Bible si gosi na esemokwu dị otú ahụ ziri ezi?
Tahiti na Ọchịchọ A Na-achọ Paradaịs 16
Àgwàetiti a dị na Pacific bụ ihe sitere n’okike nke mara mma dị egwu. Ma ọ̀ na-emejụ n’ụzọ zuru ezu ọchịchọ ụmụ mmadụ nwere ibi n’ebe obibi bụ́ paradaịs?
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
Tahiti: Foto sitere n’ikike a natara Tahiti Tourisme