Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
December 8, 2003
Ego Ị Na-atụ n’Ụtụ Isi—Ọ̀ Dị Nnọọ Ukwuu?
N’ụwa nile, a na-ewekarị iwe megide ịtụ ụtụ isi. N’ihi gịnị ka ụtụ isi ji dị nnọọ mgbagwoju anya—dịkwa nnọọ ukwuu? Iwu ò ji gị ịtụ ha?
3 Iwe A Na-ewe Megide Ụtụ Isi—Ọ̀ Na-arịwanye Elu?
5 Ụtụ Isi Ọ̀ Bụ Ụgwọ A Na-akwụ Iji Nwee “Obodo Mepere Anya”?
16 Ị̀ Maara?
17 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .
Olee Otú M Pụrụ Isi Mee Ka A Ghara Iji Aha Nwanne M Na-amata M?
Olee Otú Ị Pụrụ Isi Guzogide Ọchịchọ Na-ezighị Ezi?
22 Ncha—“Ọgwụ Mgbochi Ọrịa I Ji Aka Gị Enye Onwe Gị”
23 Ihe Oriri Sitere n’Ubi nke Gị
28 Ikiri Ụwa
30 Oké Ibu Ọ̀ Ghọwala Nsogbu Zuru Ụwa Ọnụ?
31 Ndepụta Ntụaka Isiokwu Dị Iche Iche Maka Mpịakọta nke 84 nke Teta!
32 Ha Mụtara na Chineke Hụrụ Ha n’Anya
Anakweere M Echiche Chineke Banyere Ọbara 12
Mata otú Bible si mee ka otu onye Japan bụ́ dibịa Bekee gbanwee echiche ya banyere mmịnye ọbara.
Mgbe Ahụ́ Ọkụ Jidere Nwa Gị 25
Olee nnọọ otú i kwesịrị inweru nchegbu ma ọ bụrụ na ahụ́ ọkụ ejide nwa gị? Olee otú ị pụrụ isi nyere nwa gị aka ịgbake?
[Foto dị na peeji nke 2]
Ndị na-eme ngagharị iwe n’ihi ụtụ isi na ndị uwe ojii akwataa
[Ebe E Si Nweta Foto]
AFP/Getty Images