Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

January 8, 2004

Ịghọta Nsogbu Mgbanwe Mberede n’Ọnọdụ Uche

N’ụwa nile, ọtụtụ nde ndị ikom na ndị inyom na-ahụsi anya n’ihi ịbụ ndị dara mbà n’obi ma ọ bụ ndị ihe na-emetụ n’isi. Olee otú a pụrụ isi nyere ndị nwere nsogbu a aka?

3 Uche nke Na-enwe Mmekpa Ahụ́

4 Inwe Nsogbu Mgbanwe Mberede n’Ọnọdụ Uche

8 Olileanya nke Dịịrị Ndị Nwere Nsogbu Ahụ

12 Ụzọ Ndị Ọzọ Pụrụ Isi Nye Aka

14 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .

Olee Otú M Pụrụ Isi Nwee Ihe Ịga nke Ọma n’Ikwu Okwu n’Ihu Ọha?

17 N’ime Ụwa nke Jụrụ Oyi!

18 Ihe Dị Ụmụ Ọhụrụ Mkpa na Ihe Ha Chọrọ

22 Inye Ụmụaka Ihe Dị Ha Mkpa

29 Mmadụ Eṅomie Aka Ọrụ Onye Okike

32 ‘Ọ Dị Nkenke Ma Nwee Ọtụtụ Ihe Mmụta’

Ọgwụ Igbo—Hà Pụrụ Inyere Gị Aka? 26

Ọtụtụ mmadụ amalitewala iji ọgwụ Igbo agwọ ọrịa n’ụzọ na-arịwanye elu. Olee ịdọ aka ná ntị ndị amamihe dị na ha iburu n’uche?

Ịgbalị Ịhụ na Mba na Mba Dị ná Mma Ọ̀ Ga-eweta Udo n’Ụwa? 30

N’ihi gịnị ka mgbalị ndị mmadụ na-eme iji nwee nkwekọrịta ji akụ afọ n’ala mgbe mgbe?