Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

February 8, 2004

Iji Ụra Ụgwọ—Ọ̀ Na-emetụta Gị?

Ị̀ na-ehi ụra nke dị gị mkpa? Olee otú ị pụrụ isi mata ma nagide ajọ nsogbu ihi ụra?

3 Iji Ụra Ụgwọ—Nsogbu ahụ Ọ̀ Na-akawanye Njọ?

6 Ihi Ụra nke Dị Gị Mkpa

10 Ịmata Ajọ Nsogbu Ihi Ụra

13 Mbara Ala Anyị—Gịnị Bụ Ọdịnihu Ya?

16 Ị̀ Maara?

17 Chineke Nwere Aha!

19 Ọgụ A Lụrụ Megide Aha Chineke

24 Otú Ị Pụrụ Isi Mara Aha Chineke

30 Ito nke Ọma n’Agbanyeghị Ihe Isi Ike

31 Ụlọ Mgbe Ochie Egosipụta Aha Chineke

32 Ókè Hà Aṅaa Ka Nwa Gị Pụrụ Ịmụtaru Ihe?

Ọ̀ Bụ Ụdị Ọbara I Nwere Na-ekpebi Ụdị Mmadụ Ị Ga-abụ? 14

Iji ụdị ọbara mmadụ nwere ekpebi ụdị onye ọ ga-abụ bụ ihe na-ewu ewu n’ala ụfọdụ. Olee otú Ndị Kraịst kwesịrị isi na-ele echiche a anya?

Olee Otú M Pụrụ Isi Nweta Oge Iji Mee Ihe Omume Ụlọ Akwụkwọ E Nyere M Ime n’Ụlọ? 27

Ị̀ na-enwekarị nrụgide karịrị akarị n’ihi ọtụtụ ihe omume ụlọ akwụkwọ e nyere gị ime n’ụlọ?