Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
April 8, 2004
Mozis—Ọ̀ Bụ Mmadụ Ka Ọ̀ Bụ Onye A Kọrọ n’Akụkọ Ifo?
Ndị Juu, Ndị Kraịst, na ndị Alakụba na-akwanyechara Mozis ùgwù. N’agbanyeghị nke ahụ, n’iri afọ ndị na-adịbeghị anya, ụfọdụ ndị ọkà mmụta na ndị ụkọchukwu arụwo ụka na ọ dịghị mgbe ọ dịrị ndụ n’ezie. Gịnị ka ihe àmà na-egosi? Mmetụta dịkwa aṅaa ka Mozis na-enwe ná ndụ anyị taa?
4 Mozis—Ọ̀ Bụ Mmadụ Ka Ọ̀ Bụ Onye A Kọrọ n’Akụkọ Ifo?
10 Mozis—Otú Ndụ Ya Si Emetụta Gị
17 Ị̀ Maara?
23 Ndị Na-eti Mkpu Maka Mgbanwe Hà Ga-agwọta Nsogbu Ndị E Nwere?
29 Ihe Dị Mma Karịa Ime Mgbanwe Nkịtị
Ọ̀ Ga-ekwe Omume Ịkwụsị Àgwà Ọjọọ?
32 Anyasị A Ga-echeta—Sunday, April 4, 2004
Ịkụziri Kristi Ịhụ Chineke n’Anya 14
Gụọ akụkọ a na-enye aṅụrị banyere otú otu di na nwunye si nyere nwa ha nwanyị ntị chiri aka.
N’ihi Gịnị Ka Chineke Ji Kwere Ka Anyị Na-ata Ahụhụ? 18
Ànyị kwesịrị iwesa Chineke iwe n’ihi na o kwere ka nhụjuanya dịrị. Nweta azịza na-eju afọ Bible na-enye.