Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
May 8, 2004
E Mekpọọ Gị Ọnụ n’Ebe Ọrụ—Gịnị Ka Ị Pụrụ Ime?
Ụkpụrụ Bible pụrụ inyere gị aka ịnagide—na ọbụna igbochi—mmaja n’ebe ọrụ.
5 Otú E Si Elekwasị Mmadụ Anya Maka Mmekpọ Ọnụ
10 Okwukwe nke Otu Ezinụlọ n’Okpuru Ihe Isi Ike
12 ‘Ha Jupụtara Nnọọ n’Ihe Mmụta’
13 Olileanya—Ọ̀ Na-enwe Mmetụta n’Ezie?
14 N’ihi Gịnị Ka Olileanya Ji Dị Anyị Mkpa?
16 Iji Nnwere Onwe Ndị Kraịst Eme Ihe n’Ụzọ Kwesịrị Ekwesị
17 Ị Pụrụ Imeri Enweghị Nchekwube
19 Olee Ebe Ị Pụrụ Inweta Olileanya Bụ́ Ezigbo Ya?
23 Ọ̀ Bụ Nanị Iji Dị Mma n’Anya?
30 Mgbe Nwa Gị Na-ebe Ákwá n’Akwụsịghị Akwụsị
Gịnị Banyere Klọb Ịgba Egwú nke Ndị Ntorobịa? 25
Ha na-ewuwanye ewu, ma ò nwere ihe ize ndụ ndị zoro ezo?
N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Na-ele Alụmdi na Nwunye Anya Dị Ka Ihe Dị Nsọ? 28
Otú i si ele alụmdi na nwunye gị anya pụrụ iso n’isi ihe ga-eme ka ọ gaa nke ọma.