Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
November 8, 2004
Oké Ibu—Gịnị Bụ Ngwọta Ya?
Oké ibu bụ nsogbu zuru ụwa ọnụ. Gịnị na-akpata ya? Mmadụ ifelata ò ruru mgbalị e meere ya?
3 Ibu Oké Ibu Ọ̀ Bụ Nsogbu n’Ezie?
10 Ịlụso Oké Ibu Ọgụ—Ò Ruru Mgbalị E Meere Ya?
13 Ókè Ha Aṅaa Ka Ọ Dịruru ná Mkpa Inye Ụmụaka Ọzụzụ Mgbe Ha Dị Nnọọ Obere?
15 Mkpa Ọ Dị Inye Nwa Gị Ọzụzụ
17 Ọrụ Gị Dị Ka Nne Ma Ọ Bụ Nna
21 A Kụziiri M Ịhụ Chineke n’Anya Site na Nwata
28 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .
Olee Otú M Pụrụ Isi Gwa Ya Mmetụta M Na-enwe n’Ebe Ọ Nọ?
31 Uru Ndị A Na-erite Site n’Ịgụrụ Ụmụaka Ihe
32 Ha Pụrụ Ịkasi Ndị Na-eru Újú Obi
Ịzụlite Ụmụ n’Ọzụzụ nke Chineke 26
Olee otú ụkpụrụ Bible pụrụ isi nyere ndị nne na nna aka ịzụlite ụmụ ha?