Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
December 8, 2004
Otú E Si Emete Ezi Ndị Enyi
Ọchịchọ nke inwe ezi ndị enyi bụ ihe kwesịrị ekwesị. Olee otú a pụrụ isi nweta ha?
4 Imejụ Agụụ Anyị Na-enwe Maka Ndị Enyi
13 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .
Olee Otú M Pụrụ Isi Nagide Ọdịda?
21 “Onye Ọ Bụla Kwesịrị Ịgụ Akwụkwọ A”
22 Ị̀ Maara?
23 Ihe Ngwọta nke Ọrịa AIDS—A Chọrọ Ya Ngwa Ngwa!
25 Ọganihu Ndị E Nwere n’Ọgụ A Na-alụso Ọrịa AIDS
30 Olee Mgbe Ọrịa AIDS Ga-akwụsị?
32 Ndepụta Ntụaka Isiokwu Dị Iche Iche Maka Mpịakọta nke 85 nke Teta!
Intanet—Otú A Pụrụ Isi Zere Ihe Ize Ndụ Ndị Dị na Ya 16
Bible pụrụ inyere anyị aka ịmata ụzọ amamihe dị na ya isi jiri Intanet na-eme ihe.
Ụlọikpe Europe Akwadoo Ihe Ndị Ruuru Otu Nne 20
Otu ụlọikpe dị elu ekpezie ikpe mkpegbu e kpere otu nne na ụmụ ya.