Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

May 8, 2005

Gịnị Ka Fim Na-achọzi Ịghọ?

Ọtụtụ mmadụ na-enwe nchegbu banyere otú ihe ndị metụtara mmekọahụ na ihe ike si jupụta na fim. Olee otú ị pụrụ isi jiri amamihe mee ihe mgbe ị na-ahọrọ fim ezinụlọ gị ga-ekiri?

3 Olee Fim Pụtara n’Oge Ezumike A?

4 Site n’Ide Ya Ede Ruo n’Imepụta Ya

10 Olee Fim Ị Ga-ekiri?

15 Ònye Ka Jizọs Kraịst Bụ?

17 Ònye Bụ “Nanị Ezi Chineke Ahụ”?

20 “Ndị A Na-akpọ ‘Chi’”

22 Ihe “Nanị Ezi Chineke ahụ” Kwere Ná Nkwa

26 Iji Ihu Ọchị Anagide Ọrịa

31 Ànyị Kwesịrị Iji Aha Chineke Eme Ihe?

32 Ndị Ntorobịa Bụ́ Ndị Na-achọ Azịza

È Kwesịrị Iji Ihe Oyiyi Eme Ihe n’Ofufe? 24

Iji ihe oyiyi ndị e sere ese eme ihe n’ofufe bụ ihe e ji mara ọtụtụ okpukpe. Gịnị ka Bible na-ekwu banyere ya?

“Èkwesịrị M Ịchọ Onye M Ga-alụ n’Intanet?” 28

Ebe mbụ ọtụtụ di na nwunye nọ mata onwe ha bụ n’Intanet. Olee ihe mere ndị mmadụ ji enwe mmasị ịchọ onye ha ga-alụ n’Intanet? Olee ihe ize ndụ ndị dị na ya?

[Ebe E Si Nweta Foto Ndi Dị na peeji 2]

Boris Subacic/AFP/Getty Images