Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ì Chere na Jizọs Bụ Chineke?

Ì Chere na Jizọs Bụ Chineke?

Ì Chere na Jizọs Bụ Chineke?

Gịnị ka i chere? Ì kweere na Chineke bụ Atọ n’Ime Otu—ndị atọ bụ otu? Ị̀ ma na okwu ahụ bụ́ “atọ n’ime otu” adịghị na Bible nakwa na Bible ezighị ihe dị otú ahụ?

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu banyere ya, ọ ga-amasị gị ịgụ broshuọ ahụ dị peeji 32 nke aha ya bụ Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu? Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị inweta otu broshuọ a, biko kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị. Ọ bụrụ na ị ga-enwe mmasị ka mmadụ kpọtụrụ gị, biko dejupụta akụkụ a pụrụ ịdọkapụta adọkapụta dị na peeji a ma zite ya n’adres e dere na ya ma ọ bụ n’adres nke kwesịrị ekwesị e depụtara na peeji nke 5 na magazin a.

□ Biko kpọtụrụnụ m iji duziere m ọmụmụ Bible ebe obibi n’efu.