Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

July 8, 2005

Otú E Si Achọta Ọrụ—Ma Nọgide na Ya

N’ụwa taa nke ndị mmadụ na-asọrịta nnọọ mpi ịchọta ọrụ, enweghị ọrụ bụ nnukwu nsogbu. Olee ihe ndị ị pụrụ ime iji chọta ọrụ ma nọgide na ya?

3 Ndị A Chụrụ n’Ọrụ na Mberede!

4 Isi Ihe Ise Ndị Na-enye Aka n’Ịchọta Ọrụ

10 Otú Ị Ga-esi Nọgide n’Ọrụ Gị

15 Ntụtụaka Ọ̀ Bụ Egwuregwu Nsogbu Na-adịghị Na Ya Ka Ọ̀ Bụ Mpụ?

16 Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atụtụ Aka?

18 Ntụtụaka Ònye Na-akwụ Ụgwọ Ya?

21 Ịkwụsị Ntụtụaka

23 “Okwu Rere Ure Adịghị n’Asụsụ Anyị”

26 Ekpebisiri M Ike Iru Ihe Mgbaru Ọsọ M

28 Ichete Mmiri Ozuzo N’Oge Ochie Nakwa n’Oge A

32 Mụta ihe Bible Na-akụzi

Olee Otú M Kwesịrị Isi Mesoo Nwa Agbọghọ nke Gosiri Mmasị n’Ebe M Nọ? 12

Ọ pụrụ iju gị anya, tọọ gị ụtọ, ma ọ bụ wute gị ma nwa agbọghọ nye gị ihu otú ahụ—ma olee otú ị ga-esi azaghachi?

Ì Kwesịrị Ịtụ Ụjọ Amagedọn? 24

E nwere ọtụtụ echiche na-ezighị ezi banyere Amagedọn. Olee otú anyị kwesịrị isi na-ele Amagedọn nke Bible anya?