Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

August 8, 2005

Ibi Ndụ n’Atụghị Ụjọ Ò Kwere Omume?

Ndị mmadụ na-atụ ụjọ ọtụtụ ihe taa. Ọ̀ dị mgbe ọ bụla anyị ga-anọ n’atụghị ụjọ?

3 Ịnọ n’Ụjọ

4 N’ihi Gịnị Ka Ọtụtụ Mmadụ Ji Nọrọ N’ụjọ?

8 Nnwere Onwe Pụọ N’ụjọ Ò Kwere Omume?

11 Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha—hà Na-akawanye Njọ?

13 Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha na Otú Aka Ụmụ Mmadụ Si Dịrị na Ha

18 Ọdachi Nile Ga-abịa ná Njedebe n’Isi Nso

20 Ị̀ Maara?

21 Mmanụ Aṅụ—Onyinye Aṅụ Na-enye Mmadụ

26 Ikiri Ụwa

31 Otu Isiokwu E Bipụtara n’Oge Gara Aga Emetụ Ọtụtụ Ndị n’Obi

32 Otú e si aghọ enyi Chineke

Echiche nke Bible 24

Ike Eluigwe Ọ̀ Bụ Ụzọ Ị Pụrụ Isi Mata Ihe Ọdịnihu Gị Ga-abụ?

Gịnị Mere O Ji Abụ Ndị Ọjọọ Ka M Na-enwe Mmasị Iso Na-akpakọrịta? 28

Ọ̀ dịtụla mgbe ị hụrụ onwe gị ka ị malitere iso onye ị maara na ọ na-enwe mmetụta dị njọ n’ebe ị nọ na-akpakọrịta? Gịnị na-eme ka mmadụ nwee ụdị mmasị ahụ?