Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
October 8, 2005
Ọnyà nke Ịṅụ Mmanya Ọ̀ Pụrụ Ịmata Gị?
Ịṅụ mmanya pụrụ ime ka mmadụ nwee obi ụtọ mgbe ụfọdụ ma ọ bụ banye n’ọnọdụ nke ga-emesị kpatara ya ịda mbà n’obi, ọrịa, na ọnwụ. Olee otú ị pụrụ isi zere ịda ọnyà nke ịṅụ mmanya n’ụzọ na-adịghị mma?
3 Ịṅụ mmanya Na-aba n’Anya n’Ụzọ Na-adịghị Mma Nsogbu Na-emetụta Ọhaneze
4 ÀMmetụta Ịṅụ Mmanya Na-aba n’Anya n’Ụzọ Na-adịghị Mma Na-enwe n’Ahụ́
10 Ịpụ n’Agbụ nke Ịṅụbiga Mmanya Ókè
13 Ezigbo Ụlọ Dị Onye Ọ Bụla Mkpa
19 Onye Ọ Bụla Ga-enwe Ezigbo Ụlọ n’Ikpeazụ!
28 “Anyị Na-echeta . . . Galik”
30 Ị̀ Maara?
31 Ịgba Àmà Dị Mma N’ụlọ Akwụkwọ
Ebe A Na-anọ Akparịta Ụka n’Intanet—Gịnị Ka M Kwesịrị Ịma Banyere Ya? 23
Ebe a na-anọ akparịta ụka n’Intanet na-aka amasị nnọọ ndị ntorobịa na-aga n’Intanet. Ma, ọ̀ dị nsogbu ndị i kwesịrị ịma banyere ya?
Ò Kwesịrị Ka Ụmụ Nwanyị Na-ezo Mma Ha? 26
Ụfọdụ okpukpe na-akatọ mma ụmụ nwanyị na-achọ. Gịnị ka Bible na-ekwu banyere ya?