Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

November 8, 2005

Olileanya Dị Aṅaa Dịịrị Ndị Ogbenye?

A na-ekwu na ụwa kewara ụzọ abụọ—ndị ọgaranya na ndị ogbenye. Ka ọnụ ọgụgụ ndị ogbenye na-amụbawanye, olileanya dị aṅaa dịịrị ha?

3 Ụwa Nke Akụ̀ Na Ụba Kewasịrị

4 Ọdịiche E Nwere n’Etiti Ndị Ọgaranya na Ndị Ogbenye

7 Ụzọ Bụ́ Ịgba A Ga-esi Mee Ka Ọdịiche ahụ Gharazie Ịdị

11 Ike Akwụkwọ Akụkọ Nwere

12 Imejụ Ọchịchọ A Na-enwe Ịnụrụ Akụkọ

15 Otú E Si Erite Uru n’Akwụkwọ Akụkọ

24 Ọ Dị Ndị Ntorobịa Mkpa ‘Iso Ndị Okenye Akpakọrịta’

25 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .

Ebe A Na-anọ Akparịta Ụka n’Intanet—Olee Otú M Pụrụ Isi Zere Nsogbu Ndị Na-esi na Ya Apụta?

28 Anyị Nwetara Enyemaka Chineke

30 Inye Nkasi Obi Mgbe E Nwere Ọdachi

31 Otu Nza Merụrụ Ahụ́ Enweta Ebe Obibi Ọhụrụ

32 Na-adị Ndụ Mgbe A Nwụsịrị?

Otú Ị Pụrụ Isi Chebe Ezé Gị 19

Olee otú ezé gị si emetụta ọnụ ọchị gị? Gịnị ka ị pụrụ ime iji mee ka ọnụ ọchị gị na-adịkwu mma?

Bible Ọ̀ Na-akpa Ókè Megide Ụmụ Nwanyị? 22

Ọtụtụ mmadụ na-ekwu na ozizi Bible banyere ụmụ nwanyị ido onwe ha n’okpuru na-eweda ha ala. Nke a ọ̀ bụ eziokwu?

[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]

Cover: © Karen Robinson/Panos Pictures