Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

December 8, 2005

Enweghị Ebe Obibi Ọ̀ Dị Mgbe Ọ Ga-akwụsị?

Gịnị mere ọtụtụ mmadụ n’ebe nile na-ejighị nwee ebe obibi? Olee ụzọ kasị mma isi nyere ndị na-enweghị ebe obibi aka? È nwere nnọọ olileanya na a ga-eme ka nsogbu nke enweghị ebe obibi kwụsị?

3 Enweghị Ebe Obibi—Nsogbu Zuru Ụwa Ọnụ

4 Enweghị Ebe Obibi—Gịnị Na-akpata Ya?

8 Enweghị Ebe Obibi—Gịnị Bụ Ngwọta Ya?

11 Ọ Bụrụ Na Nri Adịghịzi

12 Ihe Ịma Aka A Na-enwe n’Inyeju Ndị Bi n’Obodo Ukwu Afọ

19 À Ga-enwe Ụwa Nke Agụụ Na-agaghị Adị Na Ya?

20 Ị̀ Maara?

26 Mmadụ Inwe Ọtụtụ Ihe Ọ Ga-esi na Ha Mee Nhọrọ, Ọ̀ Na-eme Ka Ọ Ghara Inwecha Afọ Ojuju?

27 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .

Ọ̀ Bụ Iwu na Anyị Ga-emerịrị Ememe Agbamakwụkwọ?

30 “Ị Hụzielanụ Ihe Nzukọ Jehova Dị Ka Ya”

31 Ndepụta Ntụaka Isiokwu Dị Iche Iche Maka Mpịakọta Nke 86 Nke Teta!

32 E Mere Ka O Cheta Ihe O Ji Kpọrọ Ihe

Ekpebisiri M Ike Ijere Chineke Ozi n’Agbanyeghị Nkwarụ 21

Gụọ banyere okwukwe na ntachi obi dị ịrịba ama otu nwa okorobịa ya na ọrịa ọjọọ na-alụ n’obodo ya nke agha kpara aka ọjọọ nwere.

Chineke Ọ̀ Na-emenyere Mba Ụfọdụ Karịa Ibe Ha? 24

Ọtụtụ mmadụ kweere na Chineke na-emenyere mba ha karịa mba ndị ọzọ. Ma, Bible ọ̀ na-akwado nkwenkwe dị otú ahụ?