Ị̀ Ga-esi Aṅaa Zaa?
Ị̀ Ga-esi Aṅaa Zaa?
OLEE EBE Ọ NỌ MEE?
1. Olee osimiri ihe a e sere ebe a nọ mee?
Kaa akara na map ahụ iji gosi nke ị zara.
Oké Osimiri Ukwu
Oké Osimiri Galili
Osimiri Jọdan
Oké Osimiri Nnu
◆ Kwuo aha mmadụ abụọ na-anọghị n’ime ụgbọ ahụ.
․․․․․
․․․․․
◆ Gịnị mere o ji bụrụ nanị otu onye ka mmiri na-eri?
․․․․․
OLEE AFỌ O MERE?
Jiri pensịl kaa akara site n’ihe osise ahụ ruo n’afọ ihe ahụ e sere mere.
1077 T.O.A. 947 T.O.A. 647 T.O.A. 537 T.O.A. 539 T.O.A.
2. Daniel 5:5
ÒNYE KA M BỤ?
5. E ji m ndụdụ e ji achụ ehi tigbuo narị ndị Filistịa isii.
ÒNYE KA M BỤ?
6. Emebiri m iyi nna m ṅụrụ site n’ịracha mmanụ aṅụ.
N’IME MBIPỤTA NKE A
Zaa ajụjụ ndị a ma depụta amaokwu Bible ndị a na-edepụtaghị.
Peeji nke 7 Gịnị mere ụmụ mmadụ ji anwụ? (Ndị Rom 6:․․․)
Peeji nke 9 Olee ụdị ọnọdụ Bible kwere nkwa na a ga-enwe n’ọdịnihu? (Mkpughe 21:․․․)
Peeji nke 12 Olee ihe pụrụ ime ka mmadụ mee ihe n’echeghị echiche? (Eklisiastis 7:․․․)
Peeji nke 23 Ebee ka anyị kwesịrị ịchọ nduzi, ọ bụkwa n’ihi gịnị? (2 Timoti 3:․․․)
Foto Ụmụaka Ga-achọ Ebe Ha Dị
Ị̀ pụrụ ịchọta foto ndị a dị n’ime magazin a? Jiri okwu nke aka gị kọwaa ihe na-eme na foto nke ọ bụla.
(Azịza ha dị na peeji nke 14)
AZỊZA NKE AJỤJỤ NDỊ DỊ NA PEEJI NKE 31
1. Oké Osimiri Galili.—Jọn 6:1, 16.
◆ Jizọs na Pita.—Matiu 14:26-31.
◆ Pita malitere inwe obi abụọ; Jizọs enweghị obi abụọ.—Matiu 14:31.
2. 539 T.O.A.
3. 647 T.O.A.
4. 1077 T.O.A.
5. Shamga.—Ndị Ikpe 3:31.
6. Jonatan.—1 Samuel 14:27.
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 31]
Foto dị n’okirikiri nke dị n’elu elu: U.S. Fish & Wildlife Service, Washington, D.C./Duane C. Anderson