Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
January-March 2006
Gịnị Ka Ọdịnihu Ga-abụ?
Ọ̀ dịtụla mgbe i chere echiche banyere ihe ụwa ga-adị ka ya n’afọ 10 ma ọ bụ n’afọ 20 na-abịa abịa? Bible kwuru ezigbo ihe mere anyị ga-eji kwere na ọdịnihu ga-adị nnọọ mma.
14 Nke Kasị Njọ n’Ime Ọrịa Na-efe Efe E Nwetụrụla n’Ụwa
17 Influenza—Ihe Anyị Maara Banyere Ya Ugbu a
20 Ọrịa Zuru Ụwa Ọnụ Gịnị Ka Ị Pụrụ Ịtụ Anya Ya n’Ọdịnihu?
N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Na-achọ Nduzi na Bible?
30 Okirikiri Ndị Ala Gbara n’Africa nke A Na-amaghị Ihe Kpatara Ya
Gịnị Mere M Ji Emerụ Onwe M Ahụ́? 10
Mata banyere ndị na-emerụ onwe ha ahụ́ na ihe mere ha ji eme ya.
A Mara M Ikpe Ugboro Abụọ Ịrụ Ọrụ Ahụhụ Ruo Afọ 25 24
Gụọ banyere okwukwe nke otu onye jụrụ ịlụso ndị Soviet agha n’oge a na-alụ Agha Ụwa nke Abụọ. E mesịakwa, ndị Soviet amanye ya ịrụ ọrụ n’ogige ọrụ ahụhụ. O wee rụgide ọrụ a nke na ọ fọrọ obere ka ọ nwụọ na ya.