TETA! Eprel 2006 Ị Pụrụ Ịchọta Ezi Obi Ụtọ! Ntụziaka Ndị Na-eme Ka E Nwee Ezi Obi Ụtọ Na-aṅụrị Ọṅụ n’Olileanya Ahụ Olee otú m pụrụ isi kwụsị imerụ onwe m ahụ́? Olee Otú M Ga-esi Jụ Inwe Mmekọahụ n’Ụlọ Akwụkwọ? Ndị Enyi A Na-emete n’Ụlọ Akwụkwọ—Olee Ókè Ọ Ga-eru Ya Abụrụ na A Kpachiwela Anya? À Pụrụ Ịnụ Ụtọ Oge Agadi? Ịnagide Ihe Ịma Aka nke Ime Agadi Inwe Ike Okorobịa Ruo Mgbe Ebighị Ebi! È Nwere Nanị Otu Ezi Chineke? Jizọs Ọ̀ Bụ Ọkpara Chineke n’Eziokwu? Jizọs Ọ̀ Nwụrụ n’Elu Obe n’Eziokwu?