Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

July-Septemer 2006

Otú Ị Pụrụ Isi Mee Ka Gị na Di Ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-enwe Obi Ụtọ

Taa, e nwere ọtụtụ ihe na-akpa mmekọrịta di na nwunye aka ọjọọ. Mụta otú ị pụrụ isi mee ka mmekọrịta gị na di ma ọ bụ nwunye gị sikwuo ike site n’itinye ụkpụrụ ndị dị nnọọ irè, ndị na-ewetakwara onye ọ bụla nọ n’ezinụlọ obi ụtọ na-adịgide adịgide, n’ọrụ.

3 Ndị Di na Nwunye Hà Pụrụ Iguzogide Nsogbu Ndị Yiri Oké Ifufe?

6 Otú Ị Pụrụ Isi Mee Ka Gị na Di Ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-enwe Obi Ụtọ

16 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .

Gịnị Ka M Kwesịrị Iji Ndụ M Mee?

19 Ị̀ Ga-ezeteli Ịka Nká?

20 Gịnị Mere Anyị Ji Aka Nká?

23 Afọ Ole Ka Ị Pụrụ Ịdịrụ Ndụ?

26 Echiche Nke Bible

Ọ̀ Bara Uru Ịbụ Onye Na-eme Udo?

28 Echiche Nke Bible

Gịnị Bụ Mmehie Mbụ ahụ E Mere?

30 Echiche Nke Bible

Mmụọ Nsọ Ọ̀ Bụ Onye?

32 Inwe Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Ọ̀ Ga-ekwe Omume?

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịdị Na-agụ Ihe? 10

Chọpụta ihe ndị na-eto eto si mba 11 zara mgbe a jụrụ ha ihe ịma aka ha na-enwe n’ịgụ ihe na uru ndị ha na-erite na ya.

Olee Otú M Pụrụ Isi Kwụsịlata Imefu Ego? 13

Ọ raghị ahụ́ mmadụ ịdị na-emefu ego karịrị ihe ọ na-akpata. Olee isi ihe na-enye aka n’ịhazi ụzọ e si emefu ego.