Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

October–December 2006

Televishọn—Olee Mmetụta Ọ Na-enwe ná Ndụ Gị?

Televishọn bụ, ma eleghị anya, ihe kasị emetụta echiche na omume ndị mmadụ n’ụzọ dị ike. Olee mmetụta ọ na-enwe n’ebe ị nọ?

3 Tv Ọ̀ Na-ezu Ohi Oge?

4 Tv Ihe ‘A Na-adịghị Achọpụta Ngwa Ngwa Na Ọ Na-akụzi Ihe’

8 Televishọn Na Ụmụaka

10 Ịkwadebe Nwa Gị Nwanyị Maka Ịhụ Nsọ Ya

14 Okwukwe Otu Nwata

16 Ikiri Ụwa

20 Olee otú m pụrụ isi mee ka ndị ọzọ ghọta ihe mere m ji kwere n’okike?

23 Ihe I Kweere Ọ̀ Dị Ihe O Mere?

24 Echiche Nke Bible

Ị̀ Pụrụ Inyere Ndị Nwụrụ Anwụ Aka?

28 Ihe Ndị Ọkà Mmụta Sayensị Chọpụtarala Ọ̀ Na-emegide Ihe E Dere na Jenesis?

31 Ị̀ Ga-esi Aṅaa Zaa?

32 Ọtụtụ Nde Mmadụ Ga-eje Ị̀ Ga-eje?

Olee Otú M Pụrụ Isi Nyere Ndị Nọ ná Mkpa Aka? 17

Ọtụtụ ndị na-eto eto taa na-arụ ọrụ afọ ofufo. Olee ihe na-akpali ha ịrụ ya? Oleekwa ụdị inye ihe nke kasị aba uru?

Ụmụ Mmadụ Hà Na-aghọ Ndị Mmụọ Ozi Ma Ha Nwụọ? 26

Ihe a bụ ihe ọtụtụ mmadụ kweere, ma gịnị ka Bible na-ekwu banyere ya?