Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
April-June 2007
Gịnị Ka Otú Omume Ọma Si Na-ala Ala Na-egosi?
N’ụwa nile, omume ọma na-ala n’ike n’ike. Olee mgbe o bidoro lawa n’ike n’ike, gịnịkwa kpatara ya? Ebee ka ụwa anyị a na-etinye isi?
3 Omume Ọma Na-ala Ala n’Ụwa Nile
4 Mgbe Omume Ọma Bidoro Lawa n’Ike n’Ike
8 Ebee Ka Ụwa A Na-etinye Isi?
18 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .
Olee Otú M Pụrụ Isi Zere Iso Nwoke Ibe M Ma Ọ Bụ Nwanyị Ibe M Na-enwe Mmekọahụ?
21 Emere M Nhọrọ Dị Mma n’Ihe Banyere Ọrụ
Ònye Bụ Setan? Ọ̀ Dị Adị n’Ezie?
Mmadụ Ịdị Umeala n’Obi Ọ̀ Na-egosi na Ọ Dịghị Ike Ka Ọ̀ Na-egosi na Ọ Dị Ike?
Gịnị Ka Mmadụ Ịbụ Onye Kraịst Pụtara?
31 Ikiri Ụwa
32 “Akwụkwọ Magburu Onwe Ya E Ji Akụzi Ihe!”
Gịnị Mere E Ji Ejikarị M Atụnyere Ndị Ọzọ? 11
Gịnị mere o ji ewute mmadụ ma e jiri ya na-atụnyere ndị ọzọ? È nwere ezigbo ihe nwere ike isi na ya pụta?
Gịnị Ka M Ga-eme Ma Mmadụ Gwa M Ka Mụ na Ya Mewe Enyi Maka Mmekọahụ? 14
Ụfọdụ ndị na-eto eto na-enwe mmekọahụ mgbe nile otú ha si eri ihe na otú ha si aṅụ ihe. Jụ omume ọjọọ a na-ewuru ndị na-eto eto ma zere ọtụtụ nsogbu na-esi na ya apụta.