Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

July-Septemer 2007

Amamihe E Bu Pụta Ụwa Na-eduzi Ụmụ Nnụnụ—Gịnị Na-eduzi Ụmụ Mmadụ?

Ọtụtụ mmadụ na-ebi ndụ ha n’amaghị ihe bụ́ ihe ọma na ihe ọjọọ, n’amaghịkwa ihe ọdịnihu ha ga-abụ. Gụọ isiokwu ndị a ka ị hụ otú ị pụrụ isi nweta nduzi kasị mma ma nweekwa olileanya magburu onwe ya maka ọdịnihu.

3 Amamihe E Bu Pụta Ụwa Dị Nnọọ Ịtụnanya

4 Nduzi nke Karịrị Amamihe E Bu Pụta Ụwa

8 Kwe Ka Chineke Duru Gị Baa ná “Ndụ ahụ Nke Bụ́ Ndụ n’Ezie”

10 Echiche nke Bible

Ihe Ndị Na-eme ná Ndụ Gị Hà Si n’Akara Aka?

12 Echiche nke Bible

Olee Ụzọ Amamihe Dị na Ya Isi Na-ele Ego Anya?

14 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .

Olee Ihe Dị Njọ na Nwoke na Nwanyị Na-akpa na Nzuzo?

18 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .

Ihe Ọ̀ Ga-adabara Mụ na Onye A Ma Anyị Lụọ?

24 Hà Dịruru Afọ Ole ahụ n’Eziokwu?

25 Ịchụ Ego Ọ̀ Na-akpatara Gị Nsogbu?

26 Ọ Bụrụ na I Kpebisiri Ike Ịba Ọgaranya—Olee Otú Ọ Pụrụ Isi Metụta Gị?

30 Ikpebisi Ike Ịba Ọgaranya n’Ebe Chineke Nọ

32 “Nke A Bụ Kpọmkwem Ihe Anyị Na-achọ!”

Olee Ihe Mere A Na-ejikarị Akpapụ M Iche? 21

Owu ọ̀ na-adị ama gị, ikekwe ya ana-adị gị ka à na-asọ gị asọ, mgbe ndị ọzọ na-ekweghị akpọ gị ka i sonyere ha n’ihe ha na-eme? Gụọ isiokwu a ka ị hụ otú Bible pụrụ isi kasie gị obi ma nyere gị aka.