Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

October–December 2007

Chebe Ụmụ Gị Ka Ihe Ọ Bụla Ghara Ime Ha!

Ebe ọ bụ na e nwere ọtụtụ ndị na-achọgharị ndị ha ga-edina, ndị mụrụ ụmụ kwesịrị ịmata otú ha ga-esi chebe ụmụ ha. Isiokwu ndị a nwere ike inyere gị aka.

3 Nsogbu nke Na-echu Onye Ọ Bụla Bụ́ Nne Ma Ọ Bụ Nna Ụra

4 Otú Ị Ga-esi Chebe Ụmụ Gị

9 Mee Ka Ezinụlọ Unu Bụrụ Ebe Nchebe

12 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị . . .

Olee Otú M Pụrụ Isi Kwụsị Asịrị A?

15 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị . . .

Gịnị Ka M Pụrụ Ime Ma M Nọrọ n’Obodo Omenala Ha Dị Iche na nke Anyị?

18 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị . . .

Gịnị Ka M Kwesịrị Ime Ma Papa M na Mama M Sewe Okwu?

21 Nke 1 Chọọnụ Ezi Ndụmọdụ

22 Nke 2 Meenụ Ka Ịhụnanya Dịrị n’Ụlọ Unu

23 Nke 3 Gosinụ na Ọ Bụ Unu Ka Ikike Dị n’Aka

24 Nke 4 Meenụ Ka Iwu Na-achị Ezinụlọ Unu Doo Ụmụaka Anya, Hụkwanụ Ozugbo na Ha Na-edebe Ya

25 Nke 5 Kpebienụ Ihe Ndị Unu Ga Na-eme, Na-emekwanụ Ihe Unu Kpebiri

26 Nke 6 Gosinụ na Unu Ghọtara Otú Obi Dị Nwa Unu

27 Nke 7 Na-akụzinụ Ihe Site n’Ihe Nlereanya Unu

28 Echiche nke Bible

Ife Chineke Ofufe Ọ̀ Pụrụ Ịtọ Mmadụ Ụtọ?

32 Mgbakọ Distrikti “Na-eso Kraịst!” nke Ndịàmà Jehova

Gịnị Na-eme Mmadụ Mgbe Ọ Nwụrụ? 30

Ọtụtụ ndị na-eche na ndị ha hụrụ n’anya nwụrụ anwụ nọ n’eluigwe na-ekiri ha. Ma gịnị ka Bible kwuru banyere ọnọdụ ndị nwụrụ anwụ?