Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

April-June 2008

Ànyị Bi n’Oge Ikpeazụ?

Gịnị ka okwu ahụ dị na Baịbụl, bụ́ ‘oge ikpeazụ,’ pụtara? Olee otú o si emetụta anyị n’otu n’otu? Ànyị nwere olileanya na ihe ga-aka mma?

3 Oge Ikpeazụ nke Gịnị?

4 Oge Ikpeazụ—Olee Mgbe Ọ Ga-abụ?

8 Oge Ikpeazụ Gasịa Gịnị Emezie?

10 Echiche Baịbụl

Chineke Ọ̀ Na-agbaghara Mmehie Ndị Dị Oké Njọ?

14 Echiche Baịbụl

Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Gị?

16 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị . . .

Olee Otú M Ga-esi Nwee Obi Ụtọ Ma Ahụ́ Adịghị M?

19 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị . . .

Olee Oké Ihe Ọjọọ Dị n’Ịkpọ Iyi?

25 Otú E Nwere Ike Isi Chọta Ezi Okpukpe

28 “Mgbe Chi Jiri n’Ehihie”

30 Ikiri Ụwa

31 Olee Ihe Ị Ga-aza?

32 Otú Ndị Dị Afọ Iri na Ụma Nwere Ike Isi Merie Ịda Mbà n’Obi

Nkwenkwe Ụgha Ò Kwekọrọ n’Ozizi Baịbụl? 12

Olee otú Ndị Kraịst oge mbụ si lee nkwenkwe ụgha anya? Olee otú mmadụ nwere ike isi kwụsị inwe nkwenkwe ụgha?

Gịnị Mere na Ndị Mụrụ M Atụkwasịghị M Obi? 22

Olee otú ndị na-eto eto nwere ike isi mee ka ndị mụrụ ha tụkwasị ha obi ma na-asọpụrụ ha?

[Ebe E Si Nweta Foto dị na peeji nke 3]

© Jacob Silberberg/Panos Pictures