Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
July-Septemer 2008
Olee Otú I Nwere Ike Isi Mee Ka Alụmdi na Nwunye Gị Na-aga nke Ọma?
Ihe ka ọtụtụ n’alụmdi na nwunye na-enwe oge ihe na-aga nke ọma na ha na oge ihe na-esi ike. Ma, olee otú i nwere ike isi mee ka obi ụtọ nọgide na-adị n’alụmdi na nwunye gị, meekwa ka o sie ike? Baịbụl gwara anyị ihe ndị ga-enyere anyị aka ime otú ahụ.
3 Alụmdi na Nwunye Nọ ná Nsogbu
4 Olee Ihe Nwere Ike Ịkpata Nsogbu?
6 Otú I Nwere Ike Isi Nwee Alụmdi na Nwunye
12 Olee Mgbe Mmadụ Nwere Ike Ime Ihe
Gịnị Ka M Ga-eme Ma Nwanne M Gbuo Onwe Ya?
23 Olee Otú M Nwere Ike Isi Nwee Obi Ụtọ
26 Ebe Mbụ M Nụrụ Aha ahụ Bụ́ Jehova
30 Ụwa Ọ̀ Ga-enyeli Ndị Ga-ebi na Ya n’Ọdịnihu Nri?
32 Mgbakọ Distrikti “Ndị Mmụọ Chineke Na-edu” nke Ndịàmà Jehova
Ihe Mere I Kwesịrị Iji Zere Mgbaasị 14
Ọchịchọ ịmata ihe na-eme ka ọtụtụ ndị daba n’ụdị dị iche iche nke mgbaasị. Olee nsogbu ndị dị na ya? Olee otú Chineke si ele mgbaasị anya?
Ọ́ Gaghị Akara M Mma Igbu Onwe M? 16
Ọtụtụ ndị na-eto eto na-egbu onwe ha kwa afọ, ọtụtụ nde ndị na-eto eto ọzọ na-anwakwa ime ya. Gụọ otú mmadụ nwere ike isi kwụsị iche echiche ndị na-egbu mmụọ.