Ị̀ Ga-achọ Ịmata Ihe Baịbụl Na-akụzi?
Ị̀ Ga-achọ Ịmata Ihe Baịbụl Na-akụzi?
● Ọtụtụ nde mmadụ ejirila akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? mata eziokwu ndị dị na Baịbụl. Akwụkwọ ahụ nwere isiokwu iri na itoolu. Ụfọdụ n’ime ha bụ:
“Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke?”
“Ònye Bụ Jizọs Kraịst?”
“Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara?”
“Ànyị Na-ebi ‘n’Ụbọchị Ikpeazụ’?”
“N’ihi Gịnị Ka Chineke Ji Kwere Ka Nhụjuanya Dịrị?”
“Ụzọ Isi Mee Ka Ndụ Ezinụlọ Gị Na-enye Obi Ụtọ”
Ọ bụrụ na ị chọrọ ka Onyeàmà Jehova bịa na nke gị mụwara gị Baịbụl, biko dọkapụta ala ala peeji a ma dejupụta ya. I dejupụtachaa ya, jiri adres dị ebe ahụ zite ya ma ọ bụkwanụ adres nke kwesịrị ekwesị dị na peeji nke 5 na magazin a.
□ Biko, wetaranụ m otu akwụkwọ a e sere n’ebe a.
Dee asụsụ ị chọrọ ya.
□ Biko, bịanụ n’ụlọ m kụziere m Baịbụl n’efu.