Olee Nsogbu Ị Ga-achọ Ka Ọ Kwụsị?
Olee Nsogbu Ị Ga-achọ Ka Ọ Kwụsị?
A bịa n’ihe atọ a, olee nke kacha enye gị nsogbu n’obi?
AGỤỤ
ỊDA ỤKPA
ỌRỊA
IME MPỤ
MMEGBU
AGHA
IMETỌ ỤWA
ỊKPỌASỊ
N’ihe niile a e dere n’okpuru ebe a, olee nke ị ga-achọ ịhụ?
MGBE MBA NIILE DỊ N’UDO
MGBE A GA-AGWỌ NDỊ MMADỤ ỌRỊA N’ANAGHỊ HA NNUKWU EGO
MGBE Ọ NA-ENWEGHỊ ONYE KPỌRỌ IBE YA ASỊ
MGBE NRI NA MMIRI ỌṄỤṄỤ DỊ EBE NIILE
MGBE OBI RURU MMADỤ NIILE ALA
MGBE EBE NIILE DỊ ỌCHA
MGBE MMEGBU NA-ADỊGHỊ
Ì chere na ihe ndị a ga-emecha mee? Ụfọdụ na-ekwu na ọ bụ ndị ọchịchị ga-eme ka ụwa anyị a dị mma. Ì chere na ha ga-emeli ya? Gịnị ka ihe ndị na-eme n’ụwa taa na-egosi?