TETA! Septemba 2013 | Ngagharị Iwe Ọ̀ Ga-akwụsị Mmegbu?
Mụta ihe mere ndị mmadụ ji emekarịzi ngagharị iwe na ihe ga-eme ka ihe gbanwee.
Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa
Gụọ banyere otú ịba si malitekwa ịkpa ndị Gris aka ọjọọ, otú ndị Chaịna si atụrụ ime, otú ndị amị Amerịka si egbu onwe ha, na ihe ndị ọzọ.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Ị Ga-esi Kụziere Nwa Gị Ka Ọ Na-erubere Gị Isi
Ịgbazi nwatakịrị pụtara ịkụziri ya ihe. Baịbụl ga-enyere gị aka ịkụziri nwa gị ka ọ na-eme ihe ị sị ya mee.
ISIOKWU TETA! A
Ngagharị Iwe Ọ̀ Ga-akwụsị Mmegbu?
Ime ngagharị iwe nwere ike ime ka e mee ihe ndị mmadụ chọrọ. Ma, ọ̀ bụ ya ga-eme ka a kwụsị imegbu ndị mmadụ?
ISIOKWU TETA! A
Mmegbu Juru Ebe Niile
Olee otú otu nwoke onye Nọtan Ayaland si mụta otú mmegbu ga-esi akwụsị?
IHE BAỊBỤL KWURU
Alaeze Chineke
Ụfọdụ na-ekwu na Alaeze Chineke dị n’obi mmadụ ma ọ bụ na ọ bụ ụmụ mmadụ ga-eweta ya. Gịnị ka Baịbụl kwuru?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe I Nwere Ike Ime ma Nwa Gị Bido Ime Isi Ike Ụmụaka
Gịnị ka i nwere ike ime ma nwa gị bido ime isi ike ụmụaka? Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ịma ihe i kwesịrị ime.
IHE BAỊBỤL KWURU
Mmanya Na-aba n’Anya
Gụọ ihe Baịbụl kwuru nwere ike inyere gị aka gbasara ịṅụ mmanya na-aba n’anya.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Gịnị Ka M Ga-eme Ma Mmadụ Gwusawa M Egwuregwu Iberiibe?
Chọpụta ihe bụ́ egwuregwu iberiibe na ihe ị ga-eme ma e gwusawa gị ya.
Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ ma M Jiri Ekwentị Zigara Mmadụ Ozi?
Chọpụta otú ozi i zigaara mmadụ nwere ike isi mee ka gị na ya see, na otú o nwere ike isi mee ka i nwee aha ọjọọ.
Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka
Lee ihe mere ndị mmadụ ji achọ okwu na ihe ị ga-eme ma a chọọ gị okwu.
Mgbe Josef Nọ n’Ijipt
Olee otú ị ga-esi eme ihe dị Chineke mma ọ bụrụgodị na e nweghị onye na-ele gị? Gụọ akụkọ Baịbụl a ma mụta ihe n’ihe Josef mere.