TETA! Jenụwarị 2014 | Àgwà Ndị Na-abara Anyị Uru

Otú anyị si akpa àgwà ka ndị ọzọ ji ama ihe anyị ji kpọrọ ihe nakwa otú anyị si azụ ụmụ anyị. Gụọ banyere àgwà anọ ga-abara anyị uru.

Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa

Ihe ndị na-achọ ọrụ na-emezi, ikuru ikuku ọjọọ na-akpata ọrịa, uche ụfọdụ ndị ji ụkwụ aga anaghị adị n’ebe ha na-aga.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Ị Ga-esi Gwa Nwa Gị Banyere Ozi Iberiibe

Ekwela ka nwa gị banye ná nsogbu tupu gị agwa ya banyere iji ekwentị ezipụ foto ndị gba ọtọ. Gwa ya nsogbu ndị o nwere ike ịkpatara ya.

ISIOKWU TETA! A

Àgwà Ndị Na-abara Anyị Uru

Ọtụtụ ndị na-asị na mmadụ kwesịrị ime ihe ọ bụla obi ya gwara ya. Ọ̀ bụ otú o kwesịrị ịdị? Gụọ àgwà ndị Baịbụl chọrọ ka anyị na-akpa.

IHE BAỊBỤL KWURU

Jizọs

Jizọs Ọ̀ Bụ Chineke? Olee mgbe a mụrụ Jizọs? À kpọlitere ya n’ọnwụ?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-ege Ntị nke Ọma

Ọ bụrụ na ị na-ege ntị mgbe nwunye gị na-agwa gị okwu, ọ ga-egosi na ị hụrụ ya n’anya. Gụọ ihe ga-enyere gị aka ịna-ege ntị nke ọma.

IHE BAỊBỤL KWURU

Di na Nwunye

Gụọ otú udo ga-esi adị n’ezinụlọ ma ọ bụrụ na di na nwunye na-arụ ọrụ Chineke nyere ha.

Ị̀ “Na-eri Oriri Mgbe Niile”?

Gụọ gbasara otú ị ga-esi na-enwe obi ụtọ n’agbanyeghị nsogbu ụwa.