TETA! Julaị 2014 | Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?

Ọ dị mwute na ọtụtụ ndị enweghị ezigbo enyi. Ma, ọ̀ bụ otú ahụ ka ihe kwesịrị ịdị? Gịnị ka ị ga-eme ka gị na enyi gị dị ná mma? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere enyi na enyi aka.

Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa

Gụọ banyere ebe a na-ahụ ihe karịrị osisi na anụmanụ ọhụrụ kwa afọ, awa ole e kwuru ụmụaka ga-eji na-ele tiivi, na ihe e kwuru gbasara ihe na-enye ọkụ.

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?

Ọtụtụ ndị kwetara na imete ezigbo enyi dị mma. Olee otú i ga-esi bụrụ ezigbo enyi? Gụọ ihe anọ Baịbụl kwuru nke ga-enyere gị aka imete ezigbo enyi.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Nyere Nwa Gị Aka Ka Ọ Kpachara Anya n’Ịntanet

Olee otú ị ga-esi kụziere nwa gị ka o jiri aka ya na-amata ihe ndị dị mma na ihe ndị na-adịghị mma?

IHE BAỊBỤL KWURU

Ịtụgharị Uche

Ọ bụghị ihe ọ bụla ka Chineke chọrọ ka anyị na-atụgharị n’uche.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Unu Ga-esi Ghara Ịna-Emefusị Ego

Echela ka ego unu gwụchaa kpamkpam tupu gị elebara otú unu si azụ ihe anya. Gụọ ihe ga-enyere unu aka ka unu ghara ịna-emefusị ego unu.

IHE BAỊBỤL KWURU

Ọnwụ

Gịnị na-eme ndị nwụrụ anwụ? Ànyị ga-ahụ ndị anyị nwụrụ anwụ ọzọ? Gụọ ihe Baịbụl kwuru banyere ndị nwụrụ anwụ.

Amamihe Na-akpọ Òkù—Ị̀ Na-anụ Ya?

Ọ bụ amamihe si na Baịbụl ga-eme ka nsogbu ụmụ mmadụ bie.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

E Nye Gị Ọrụ, Olee Otú Ị Ga-esi Rụwa Ya Ozugbo Kama Ịna-asị Mgbe E Mechara?

Chọpụta otú ị ga-esi akwụsị ịna-asị gị mechaa gị arụọ ọrụ e nyere gị.

Ihe Ndị Na-Eto Eto Kwuru Gbasara Ego

Lee vidio a ka ị mata otú ị ga-esi na-echekwa ego gị, na-emefu ya, nakwa otú i kwesịrị isi na-ele ego anya.