TETA! Mach 2015 | Baịbụl Ọ̀ Ka Bara Uru?

Gụọ àgwà ọma anọ Baịbụl kwuru okwu ha ndị gosiri na Baịbụl ka bara uru.

ISIOKWU TETA! A

Baịbụl Ọ̀ Ka Bara Uru?

Mgbe Hilton gara biri nke ya, ndị mụrụ ya chere na ọ laala n’iyi. Mgbe afọ iri na abụọ gara, ọ lọtara. O siiri ha ike ikweta na onye a bụ nwa ha maka na ọ gbanweela. Gịnị nyeere ya aka?

ISIOKWU TETA! A

Ịkwụwa Aka Ọtọ

Raquel gaara enwe ezigbo ego ma a si na ọ naara aka azụ. Ma, ọjụjụ ọ jụrụ ịna ego aka azụ baara ya ezigbo uru.

ISIOKWU TETA! A

Na-ejide Onwe Gị

Gịnị mere otu nwoke karịrịla afọ iri atọ aha ya bụ Cassius ji kwụsị iwe ọkụ?

ISIOKWU TETA! A

Agbala n’Èzí

Otu ihe ọjọọ mere otu nwaanyị mere ka ọ ghọta na ịgba n’èzí abaghị uru. Hà nwere ike ịna-ebi n’udo?

ISIOKWU TETA! A

Hụ Ndị Ọzọ n’Anya

E nwere ọtụtụ ebe Baịbụl kwuru gbasara ịhụnanya ma ọ bụghị ụdị nke gbasara ije nwoke na nwaanyị.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Ị Ga-esi Jide Onwe Gị ma Iwe Bịa Gị

Ụzọ ihe ise ga-enyere gị aka ijide onwe gị ma iwe bịa gị. E si na Baịbụl nweta ha.

IHE BAỊBỤL KWURU

Ahụhụ Ụmụ Mmadụ Na-ata

Ahụhụ anyị na-ata ọ̀ na-emet Chineke n’obi?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Ihe Ị Ga-eme ma Nwa Gị Jụọ Gị Ajụjụ Gbasara Ọnwụ

Gụọ gbasara ihe anọ ga-enyere gị aka ịza ajụjụ ụmụ gị nwere ike ịjụ gị gbasara onye unu nwụrụ anwụ nakwa ihe ga-enyere ha aka idi ọnwụ ya.

IHE BAỊBỤL KWURU

The Mesaya

Ị̀ ma na Baịbụl buru amụma na Mesaya ga-anwụ tupu ya arụchaa ọrụ ya?

Amamihe Na-echebe Onye Nwere Ya

Baịbụl sịrị: “Ọgaranya nwere ike jiri ego ya gbapụta onwe ya, ma ịbasiri ogbenye mba ike maka iji ego gbara onwe ya enweghị isi.” Gịnị ka ọ pụtara?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ihe Ndị Na-eto Eto Kwuru Gbasara Egwuregwu Iberiibe

Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị na-eto eto ise kwuru gbasara egwuregwu iberiibe na ihe mmadụ ga-eme ma e gwusawa ya ụdị egwuregwu ahụ.

Na-adị Ọcha

Jehova dị ọcha. Mụtakwa otú gịnwa ga-esi na-adị ọcha.