TETA! Mee 2015 | Chineke Ọ̀ Dị? Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịma ma Ọ̀ Dị?
Otú Baịbụl si zaa ajụjụ a nwere ike iju gị anya.
ISIOKWU TETA! A
Chineke Ọ̀ Dị? Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịma ma Ọ̀ Dị?
Ànyị kwesịrị ịgba mbọ mata azịza ajụjụ ọtụtụ ndị chere na ọ baghị uru ma ọ bụkwanụ na a gaghị azali ya?
IHE NDỊ NA-EME N’ỤWA
Akụkọ Gbasara Afrịka
O nweghị ihe dị iche n’otú ndị omekome si egbu raịno na otú ndị mmadụ si agbachi nkịtị ma a nara ha aka azụ.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Gị na Nne na Nna Di Gị ma Ọ Bụ Nne na Nna Nwunye Gị Ga-esi Na-adị n’Udo
Ihe atọ ga-enyere gị aka ka nsogbu gị na nne na nna di gị ma ọ bụ nne na nna nwunye gị na-enwe ghara ime ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ese okwu.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ị Ga-eme ma I Chee na Ndị Enyi Gị Na-agbara Gị Ọsọ
O nweghị ihe dị iche n’onye na-anọkarị naanị ya na onye na-aṅụ mkpụrụ sịga iri na ise n’ụbọchị. Gịnị ga-enyere gị aka?
È KERE YA EKE?
Uru Afụ Ọnụ Nwamba Baara Ya
Gịnị mere ndị ọkà mmụta sayensị ji na-achọ ịrụ robọt ga na-arụ ọrụ ka afụ ọnụ nwamba?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?
Lee vidio a ka ị hụ ihe a na-eme na ya.
Na-asị Biko na I Meela
Kelechi achọpụtala na ịsị biko na i meela na-aba ezigbo uru.