TETA! Julaị 2015 | Ihe Ise Ị Ga Na-eme Ka Ahụ́ Na-adị Gị Mma
O nwere ihe ụfọdụ i nwere ike ịna-eme ka i gbochie ọrịa ma ọ bụ ka ọrịa ghara ịna-enye gị nnukwu nsogbu.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Ndị Ị Ga Na-eme Ka Ahụ́ Na-adị Gị Mma
Ihe ise ndị nwere ike inyere gị aka ka ahụ́ na-adị gị mma.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Kụziere Ụmụ Gị Ka Ha Na-erube Isi
Ọ bụrụ na nwa gị anaghị ekwe eme ihe ị gwara ya, e nwere aro ise ga-enyere gị aka ka ị kụziere ya ka ọ na-erube isi.
IHE BAỊBỤL KWURU
Tigbuo Zọgbuo
Olee otú Chineke si ele tigbuo zọgbuo anya? Ndị e ji tigbuo zọgbuo mara hà nwere ike ịgbanwe?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Unu Ga-eme Ka Unu Ghara Itisa
Nkwa i kwere di gị ma ọ bụ nwunye gị ọ̀ dị gị ka è kere gị agbụ ka ì chere na ọ na-eme ka unu ghara itisa?
IHE BAỊBỤL KWURU
Mgbe Di ma Ọ Bụ Nwunye Mmadụ Kwara Iko
Mmadụ ò nwere ike ịgba di ya ma ọ bụ nwunye ya alụkwaghịm maka na ọ kwara iko?
IHE NDỊ NA-EME N’ỤWA
Akụkọ Gbasara Ala, Mmiri, na Ikuku
Ihe merela n’oge na-adịbeghị anya na-eme ka ndị mmadụ na-ajụ ihe mere na ụmụ mmadụ enweghị ike ịkwụsị mmebi a na-emebi ụwa.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Izu Ohi Adịghị Mma
Olee otú Chineke si ele izu ohi anya? Gụọ Ọpụpụ 20:15. Lee katuun a ka ị matakwuo ihe mere izu ohi adịghị mma.