TETA! Septemba 2015 | Ndụ Gị Ọ̀ Dị Otú Ị Chọrọ Ka Ọ Dịrị?
Ọ̀ dị gị ka ndụ gị anaghị agacha otú ị chọrọ? Gụọ gbasara ihe ndị ga-enyere gị aka.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere O Ji Ara Ahụ́: Ị Gaghị Agbanweli Ihe Ụfọdụ
Gụọ gbasara ihe anọ nwere ike inyere gị aka idi nsogbu ọ bụla bịaara gị.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere O Ji Ara Ahụ́: Ihe Mmadụ Ji n’Aka Dị Ọtụtụ
Ọ bụghị ihe niile ị chọrọ ime ka ị ga-emeli. Gịnị ka ị ga-eme ka nsogbu bịaara gị ghara ịnyịgbu gị?
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere O Ji Ara Ahụ́: Obi Nwere Ike Ịna-ajọ Mmadụ Njọ
Ọ bụrụ na ị na-echegbukarị onwe gị ma ọ bụ na iwe na-ewekarị gị, gụọ isiokwu a. Ihe ndị e kwuru na ya ga-enyere gị aka.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Mgbe Mmadụ Abụọ Chọrọ Ịlụ Gbasara
Gịnị ga-enyere mmadụ aka idi ya ma ya na onye ọ chọrọ ịlụ gbasaa.
Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ịba
Ọ bụrụ na i bi n’ebe ndị mmadụ na-arịakarị ịba ma ọ bụkwanụ na ị chọrọ ịga ebe ahụ, o nwere ihe ụfọdụ ị ga-eme ka i chebe onwe gị.
IHE BAỊBỤL KWURU
Mmadụ Ịnabata Mmadụ Ibe Ya
Baịbụl ò kwuru na ọ bụ mmadụ niile ka anyị ga na-anabata?
È KERE YA EKE?
Ọnụ Agụ Iyi
Agụ iyi na-atado ihe karịa ọdụm na agụ. Ihe metụ ya n’ọnụ, ọ na-ama karịa otú mkpịsị aka anyị si eme ka anyị mara ma ihe metụ ya. Gịnị kpatara ya?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ihe Ndị Na-Eto Eto Kwuru Gbasara Ego
Lee vidio a ka ị mata otú ị ga-esi na-echekwa ego gị, na-emefu ya, nakwa otú i kwesịrị isi na-ele ego anya.
Nwee Obiọma, Na-enye Ndị Ọzọ Ihe
Kirie katuun a ka ị hụ otú obi si tọkwuo Kelechi na Sọpụrụchi ụtọ mgbe ha nyetụrụ ibe ha inye.