TETA! Nọvemba 2015 | Otú E Kwesịrị Isi Na-ele Ego Anya
Ịhụ ego n’anya ga-emeli ka àgwà mmadụ gbanwee.
ISIOKWU TETA! A
Otú E Kwesịrị Isi Na-ele Ego Anya
Ajụjụ asaa ga-enyere gị aka ịma ma ị̀ na-ele ego anya otú na-ekwesịghị ekwesị.
È KERE YA EKE?
Ngwere Ahụ́ Ogwu Ogwu nke Ahụ́ Ya Na-amị Mmiri
Gịnị na-eme ka ngwere a nwee ike isi n’akpụkpọ ahụ́ ya mịrị mmiri, ya agagide ruo n’ọnụ ya?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Di na Nwunye Ịrịọ Ibe Ha Mgbaghara
M̀ kwesịrị ịrịọ mgbaghara ma ọ bụrụ na ọ bụghị m chọrọ okwu?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ị Ga-eme ma Ị Laghachi n’Ụlọ Unu
Ò nwetụla mgbe ị hapụrụ ụlọ gaa biri nke onwe gị ma ihe emechaa siwere gị ike? Ihe e kwuru n’isiokwu a ga-enyere gị aka.
Otú Ị Ga-esi Nyere Onye nke Gị Na-arịa Ọrịa Aka
Mmadụ ịna-ahụ dọkịta mgbe niile ma ọ bụ ịnọ n’ụlọ ọgwụ ọtụtụ ụbọchị adịghị mfe. Ma, olee otú ị ga-esi nyere onye nke gị ahụ́ na-adịghị aka?
IHE NDỊ NA-EME N’ỤWA
Akụkọ Gbasara Ezinụlọ
Gịnị na gịnị ka ezinụlọ dị iche iche na-ahụ taa? Gịnị ga-enyeliri ha aka?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ajụjụ Ndị A Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
Chọpụta otú e si zaa ajụjụ ụfọdụ ndị mmadụ na-ajụkarị gbasara anyị.
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.