TETA! Nke 1 n'Afọ 2016 | Ịga Chọọchị Ọ̀ Ka Na-amasị Ndị Mmadụ?
Nde kwuru nde ndị ihe a na-eme na chọọchị gwụrụla ike esila na ya pụta.
ISIOKWU TETA! A
Ịga Chọọchị Ọ̀ Ka Na-amasị Ndị Mmadụ?
Baịbụl buru amụma gbasara ihe a na-eme na chọọchị dị iche iche.
IHE BAỊBỤL KWURU
Ọgwụgwụ Ụwa
Gịnị bụ “ụwa” ga-agabiga? Olee otú ọ ga-esi gabiga? Oleekwa mgbe ọ ga-agabiga?
ISIOKWU TETA! A
Gịnị Na-akpata Esemokwu n’Ezinụlọ?
Ùnu na-enwe ụdị esemokwu a kọwara n’isiokwu a n’ezinụlọ unu?
ISIOKWU TETA! A
Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-esekarị Okwu
Ihe isii e kwuru n’isiokwu a ga-enyere gị aka ka udo dịrị n’ezinụlọ unu.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Ga-enyere Ezinụlọ Aka Ịna-ebi n’Udo
Baịbụl ò nwere ike inyere ezinụlọ aka ka ha kwụsị ịna-esekarị okwu? Gụọ ihe ndị na-eme ihe Baịbụl kwuru kwuru.
È KERE YA EKE?
Otú Ahụ́ Mmadụ Si Ala Ọnyá
Olee otú ndị ọkachamara ga-esi rụpụta plastik ndị ga na-anyachi onwe ha ma ha kụpuo otú ahụ ahụ́ mmadụ si ala ọnyá?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Gịnị Na-eme Mmadụ Ma Ọ Nwụọ?
Ndị nwụrụ anwụ hà ma ihe na-emenụ?
Ihe Ndị Na-Eto Eto Kwuru Gbasara Ego
Lee vidio a ka ị mata otú ị ga-esi na-echekwa ego gị, na-emefu ya, nakwa otú i kwesịrị isi na-ele ego anya.